15 ka e wee nyochaa n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge nna nna gị hà.+ Ị ga-ahụ n’akwụkwọ ahụ, matakwa na obodo a bụ obodo na-enupụ isi ma na-akpatara ndị eze na ógbè dị iche iche nsogbu. Malite n’oge gboo, e nwere ụfọdụ n’ime ha na-emegide ndị ọchịchị. Ọ bụ ya mere e ji bibie obodo a.+