-
Ezra 4:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Eze wee zigara Rihọm, onye ọkwá ya gbagotere n’ọchịchị, ozi, ya na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọzọ ha na ha na-arụkọ ọrụ, bụ́ ndị bi na Sameria na ndị ọzọ bi n’ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis. Ọ sịrị ha:
“Ana m ekele unu! Ugbu a,
-