Ezra 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M nyere iwu, e mee nchọnchọ ma chọpụta na malite n’oge gboo, obodo ahụ na-emegide ndị eze. Ha na-enupụkwa isi ma na-akpata ọgba aghara.+
19 M nyere iwu, e mee nchọnchọ ma chọpụta na malite n’oge gboo, obodo ahụ na-emegide ndị eze. Ha na-enupụkwa isi ma na-akpata ọgba aghara.+