-
Ezra 4:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 E nwekwara ndị eze dị ike chịrị Jeruselem, ndị chịkwara ndị niile bi n’ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis. A kwụkwara ha ụtụ isi, ụtụ ahịa, na ụtụ ụzọ.
-