Ezra 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’oge ahụ, Tatenaị bụ́ gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis* na Shita-bọzenaị na ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ bịakwutere ha ma jụọ ha, sị: “Ònye nyere unu iwu ka unu rụọ ụlọ a ma gwunyechaa ogidi ndị a?” Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:3 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2017, p. 9
3 N’oge ahụ, Tatenaị bụ́ gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis* na Shita-bọzenaị na ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ bịakwutere ha ma jụọ ha, sị: “Ònye nyere unu iwu ka unu rụọ ụlọ a ma gwunyechaa ogidi ndị a?”