Ezra 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma Chineke nọ na-echebe* ndị okenye ndị Juu.+ Ha akwụsịghịkwa ha ịrụ ọrụ ahụ ruo mgbe e zigaara Darayọs ozi, ya ezitekwa akwụkwọ ozi banyere okwu a.
5 Ma Chineke nọ na-echebe* ndị okenye ndị Juu.+ Ha akwụsịghịkwa ha ịrụ ọrụ ahụ ruo mgbe e zigaara Darayọs ozi, ya ezitekwa akwụkwọ ozi banyere okwu a.