-
Ezra 5:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ihe a bụ ihe e dere n’akwụkwọ ozi ahụ Tatenaị bụ́ gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis na Shita-bọzenaị na ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ, ndị osote gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis, zigaara Eze Darayọs.
-