Ezra 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ebe ọ bụ na ndị nna nna anyị kpasuru Chineke nke eluigwe iwe,+ o nyefere ha n’aka Eze Nebukadneza+ nke Babịlọn onye Kaldia, bụ́ onye kwadara ụlọ a+ ma dọrọ ndị anyị n’agha laa Babịlọn.+
12 Ma, ebe ọ bụ na ndị nna nna anyị kpasuru Chineke nke eluigwe iwe,+ o nyefere ha n’aka Eze Nebukadneza+ nke Babịlọn onye Kaldia, bụ́ onye kwadara ụlọ a+ ma dọrọ ndị anyị n’agha laa Babịlọn.+