Ezra 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma n’afọ nke mbụ n’ọchịchị Eze Saịrọs nke Babịlọn, Eze Saịrọs nyere iwu ka a rụghachi ụlọ Chineke a.+
13 Ma n’afọ nke mbụ n’ọchịchị Eze Saịrọs nke Babịlọn, Eze Saịrọs nyere iwu ka a rụghachi ụlọ Chineke a.+