14 Eze Saịrọs sikwa n’ụlọ chi ndị Babịlọn bupụta arịa ọlaedo na nke ọlaọcha ndị dịbu n’ụlọ Chineke, bụ́ ndị Nebukadneza bukọọrọ n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem ma bute ha n’ụlọ chi ndị Babịlọn.+ O bunyere ha otu nwoke aha ya bụ Sheshbaza,+ onye Saịrọs mere gọvanọ.+