Ezra 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ugbu a, ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka a chọọ n’akwụkwọ ndị dị n’ebe a na-edowe akụ̀ eze na Babịlọn iji mata ma Eze Saịrọs ò nyere iwu ka a rụghachi ụlọ Chineke dị na Jeruselem.+ Ka eze zitekwara anyị ihe o kpebiri n’okwu a.”
17 “Ugbu a, ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka a chọọ n’akwụkwọ ndị dị n’ebe a na-edowe akụ̀ eze na Babịlọn iji mata ma Eze Saịrọs ò nyere iwu ka a rụghachi ụlọ Chineke dị na Jeruselem.+ Ka eze zitekwara anyị ihe o kpebiri n’okwu a.”