-
Ezra 6:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ bụ mgbe ahụ ka Eze Darayọs nyere iwu, ha wee gaa chọọ n’ụlọ ebe a na-edowe akwụkwọ dị iche iche, bụ́ ebe ndị a na-edowe akụ̀ na Babịlọn.
-