3 “N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Eze Saịrọs, Eze Saịrọs nyere iwu banyere ụlọ Chineke dị na Jeruselem, sị:+ ‘Ka a rụghachi ụlọ ahụ ka ọ bụrụ ebe ha ga na-achụ àjà. A ga-atọkwa ntọala ya. Ọ ga-adị kubit iri isii n’ịdị elu, dịrịkwa kubit iri isii n’obosara.+