-
Ezra 6:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Unu akwụsịla ọrụ ahụ a na-arụ n’ụlọ Chineke. Gọvanọ ndị Juu na ndị okenye ndị Juu ga-arụghachi ụlọ Chineke n’ebe ọ dịbu.