8 Ana m enyekwa unu iwu banyere ihe unu ga-emere ndị okenye ndị Juu a maka ụlọ Chineke ha na-arụghachi: Sinụ n’akụ̀ eze,+ n’ụtụ a na-anakọta n’ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis, na-akwụ ụmụ nwoke ndị a ụgwọ ihe ọ bụla ha mefuru n’egbughị oge, ka ọrụ ha ghara ịkwụsị.+