Ezra 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M nyekwala iwu na onye ọ bụla dara iwu a, a ga-efopụta otu nnukwu osisi n’ụlọ ya, bulie onye ahụ elu ma kwụwa ya n’elu osisi ahụ. A ga-ejikwa ụlọ ya mere ebe ọhaneze ga na-aga mposi* maka na ọ dara iwu a.
11 M nyekwala iwu na onye ọ bụla dara iwu a, a ga-efopụta otu nnukwu osisi n’ụlọ ya, bulie onye ahụ elu ma kwụwa ya n’elu osisi ahụ. A ga-ejikwa ụlọ ya mere ebe ọhaneze ga na-aga mposi* maka na ọ dara iwu a.