Ezra 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka Chineke, onye họọrọ ka a nọrọ ebe ahụ na-eto aha ya,+ kwatuo eze ọ bụla na ndị ọ bụla nwara ịda iwu a na ibibi ụlọ Chineke ahụ dị na Jeruselem. Ọ bụ m, Darayọs, na-enye iwu a. Ka e mee ya ozugbo.”
12 Ka Chineke, onye họọrọ ka a nọrọ ebe ahụ na-eto aha ya,+ kwatuo eze ọ bụla na ndị ọ bụla nwara ịda iwu a na ibibi ụlọ Chineke ahụ dị na Jeruselem. Ọ bụ m, Darayọs, na-enye iwu a. Ka e mee ya ozugbo.”