Ezra 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Tatenaị bụ́ gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis, Shita-bọzenaị,+ na ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ wee mee ihe niile Eze Darayọs nyere ha n’iwu. Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:13 Ụlọ Nche,6/15/1993, p. 32
13 Tatenaị bụ́ gọvanọ ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis, Shita-bọzenaị,+ na ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ wee mee ihe niile Eze Darayọs nyere ha n’iwu.