Ezra 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị Izrel, ma ndị nchụàjà ma ndị Livaị+ ma ndị ọzọ si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, wee jiri ọṅụ nyefee Chineke ụlọ a.
16 Ndị Izrel, ma ndị nchụàjà ma ndị Livaị+ ma ndị ọzọ si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, wee jiri ọṅụ nyefee Chineke ụlọ a.