Ezra 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha chụrụ otu narị ehi (100), narị ebule abụọ (200), narị ụmụ atụrụ anọ (400) n’àjà maka inyefe Chineke ụlọ a. Ha chụkwara mkpi iri na abụọ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel niile, bụ́ ole ebo Izrel dị.+
17 Ha chụrụ otu narị ehi (100), narị ebule abụọ (200), narị ụmụ atụrụ anọ (400) n’àjà maka inyefe Chineke ụlọ a. Ha chụkwara mkpi iri na abụọ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel niile, bụ́ ole ebo Izrel dị.+