Ezra 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị nchụàjà na ndị Livaị niile mere onwe ha ka ha dị ọcha, ha niile wee dị ọcha.+ Ha gburu anụ e ji eme Ememme Ngabiga maka ndị niile si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, maka ndị nchụàjà ibe ha, nakwa maka onwe ha.
20 Ndị nchụàjà na ndị Livaị niile mere onwe ha ka ha dị ọcha, ha niile wee dị ọcha.+ Ha gburu anụ e ji eme Ememme Ngabiga maka ndị niile si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, maka ndị nchụàjà ibe ha, nakwa maka onwe ha.