Ezra 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Izrel ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta wee rie ya, ha na ndị niile sonyeere ha, bụ́ ndị sepụrụla aka n’ihe rụrụ arụ mba ndị dị n’ala ahụ na-eme, ka ha fewe* Jehova bụ́ Chineke Izrel.+ Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:21 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 19
21 Ndị Izrel ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta wee rie ya, ha na ndị niile sonyeere ha, bụ́ ndị sepụrụla aka n’ihe rụrụ arụ mba ndị dị n’ala ahụ na-eme, ka ha fewe* Jehova bụ́ Chineke Izrel.+