Ezra 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha jikwa ọṅụ mee Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko ụbọchị+ asaa n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ. O mekwara ka eze Asiria* nwee mmasị n’ebe ha nọ,+ nke mere na o nyeere ha aka* n’ọrụ ha na-arụ n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ Chineke Izrel.
22 Ha jikwa ọṅụ mee Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko ụbọchị+ asaa n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ. O mekwara ka eze Asiria* nwee mmasị n’ebe ha nọ,+ nke mere na o nyeere ha aka* n’ọrụ ha na-arụ n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ Chineke Izrel.