Ezra 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ndị nchụàjà, ndị Livaị,+ ndị na-abụ abụ,+ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ na ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ*+ lawara Jeruselem n’afọ nke asaa n’ọchịchị Eze Atazaksis.
7 Ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ndị nchụàjà, ndị Livaị,+ ndị na-abụ abụ,+ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá,+ na ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ*+ lawara Jeruselem n’afọ nke asaa n’ọchịchị Eze Atazaksis.