Ezra 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe a bụ ihe e dere n’akwụkwọ ozi Eze Atazaksis nyere Ezra, bụ́ onye nchụàjà na odeakwụkwọ,* onye bụ́kwa ọkà n’ịmụ iwu* Jehova na ntụziaka ndị o nyere Izrel:
11 Ihe a bụ ihe e dere n’akwụkwọ ozi Eze Atazaksis nyere Ezra, bụ́ onye nchụàjà na odeakwụkwọ,* onye bụ́kwa ọkà n’ịmụ iwu* Jehova na ntụziaka ndị o nyere Izrel: