Ezra 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 enyela m iwu ka onye ọ bụla nọ n’alaeze m bụ́ onye Izrel nke chọrọ iso gị laa Jeruselem lawa,+ ma ndị nchụàjà ha ma ndị Livaị. Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:13 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 20
13 enyela m iwu ka onye ọ bụla nọ n’alaeze m bụ́ onye Izrel nke chọrọ iso gị laa Jeruselem lawa,+ ma ndị nchụàjà ha ma ndị Livaị.