Ezra 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 na ọlaọcha na ọlaedo niile ị na-enweta* n’ógbè niile dị na Babịlọn, na onyinye ndị gị na ndị nchụàjà ji obi ha nye maka ụlọ Chineke ha dị na Jeruselem.+
16 na ọlaọcha na ọlaedo niile ị na-enweta* n’ógbè niile dị na Babịlọn, na onyinye ndị gị na ndị nchụàjà ji obi ha nye maka ụlọ Chineke ha dị na Jeruselem.+