Ezra 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ị ga-eji ego a zụọ oké ehi,+ ebule,+ na ụmụ atụrụ+ ozugbo, zụọkwa ihe ndị ị ga-eji chụọ àjà ọka+ na àjà mmanya+ ha na ha na-agakọ. Ị ga-achụkwa ha n’àjà n’elu ebe ịchụàjà dị n’ụlọ Chineke unu na Jeruselem.
17 Ị ga-eji ego a zụọ oké ehi,+ ebule,+ na ụmụ atụrụ+ ozugbo, zụọkwa ihe ndị ị ga-eji chụọ àjà ọka+ na àjà mmanya+ ha na ha na-agakọ. Ị ga-achụkwa ha n’àjà n’elu ebe ịchụàjà dị n’ụlọ Chineke unu na Jeruselem.