Ezra 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Mụnwa bụ́ Eze Atazaksis enyela ndị niile na-echekwa akụ̀ eze n’ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis* iwu na ihe niile Ezra+ onye nchụàjà, onye na-edepụta Iwu Chineke nke eluigwe, rịọrọ unu, meenụ ya n’egbughị oge, Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:21 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2023, p. 2
21 “Mụnwa bụ́ Eze Atazaksis enyela ndị niile na-echekwa akụ̀ eze n’ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis* iwu na ihe niile Ezra+ onye nchụàjà, onye na-edepụta Iwu Chineke nke eluigwe, rịọrọ unu, meenụ ya n’egbughị oge,