Ezra 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ana m agwakwa unu na a gaghị ana ndị nchụàjà na ndị Livaị, ndị na-abụ abụ na ndị na-akụ egwú,+ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ, ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,*+ na ndị ọzọ na-arụ ọrụ n’ụlọ Chineke a, ụtụ isi, ụtụ ahịa,+ ma ọ bụ ụtụ ụzọ.
24 Ana m agwakwa unu na a gaghị ana ndị nchụàjà na ndị Livaị, ndị na-abụ abụ na ndị na-akụ egwú,+ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ, ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,*+ na ndị ọzọ na-arụ ọrụ n’ụlọ Chineke a, ụtụ isi, ụtụ ahịa,+ ma ọ bụ ụtụ ụzọ.