25 “Ma gịnwa, Ezra, jiri amamihe Chineke gị nyere gị họpụta ndị na-enyere ndị ikpe aka na ndị ikpe ka ha na-ekpe ndị niile nọ n’ógbè dị n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis ikpe, bụ́ ndị niile ma iwu Chineke gị. Kụziekwara ya onye ọ bụla na-amaghị ya.+