-
Ezra 7:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Onye ọ bụla na-anaghị edebe Iwu Chineke gị na iwu eze, ka e mee ya ihe iwu kwuru n’egbughị oge, ma ọ̀ bụ igbu ya egbu, ma ọ̀ bụ ịchụpụ ya n’obodo, ma ọ̀ bụ iri ya iwu, ma ọ̀ bụ ịtụ ya mkpọrọ.”
-