Ezra 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị a bụ ndị isi ọnụmara dị iche iche na ndị e debara aha ha n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ dị iche iche, bụ́ ndị so m hapụ Babịlọn lawa n’oge Eze Atazaksis na-achị:+
8 Ndị a bụ ndị isi ọnụmara dị iche iche na ndị e debara aha ha n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ dị iche iche, bụ́ ndị so m hapụ Babịlọn lawa n’oge Eze Atazaksis na-achị:+