Ezra 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 n’ime ụmụ Adọnaịkam,+ ndị bụ́ ndị ikpeazụ, aha ha bụ: Elifelet, Jeayel, na Shemaya, ha na ụmụ nwoke iri isii;
13 n’ime ụmụ Adọnaịkam,+ ndị bụ́ ndị ikpeazụ, aha ha bụ: Elifelet, Jeayel, na Shemaya, ha na ụmụ nwoke iri isii;