Ezra 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M kpọkọtara ha n’akụkụ osimiri nke na-asọba n’Aheva.+ Anyị wee maa ụlọikwuu ma nọrọ n’ebe ahụ ruo ụbọchị atọ. Ma mgbe m leruru ìgwè mmadụ ahụ na ndị nchụàjà anya, e nweghị onye Livaị m hụrụ.
15 M kpọkọtara ha n’akụkụ osimiri nke na-asọba n’Aheva.+ Anyị wee maa ụlọikwuu ma nọrọ n’ebe ahụ ruo ụbọchị atọ. Ma mgbe m leruru ìgwè mmadụ ahụ na ndị nchụàjà anya, e nweghị onye Livaị m hụrụ.