Ezra 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E nwere narị ụmụ nwoke abụọ na iri abụọ (220) na-eje ozi n’ụlọ nsọ,* bụ́ ndị Devid na ndị isi nyere ka ha na-ejere ndị Livaị ozi. E debara aha ha niile n’akwụkwọ n’otu n’otu.
20 E nwere narị ụmụ nwoke abụọ na iri abụọ (220) na-eje ozi n’ụlọ nsọ,* bụ́ ndị Devid na ndị isi nyere ka ha na-ejere ndị Livaị ozi. E debara aha ha niile n’akwụkwọ n’otu n’otu.