Ezra 8:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 M kpọpụtaziri mmadụ iri na abụọ iche n’ime ndị isi ndị nchụàjà, ya bụ, Sherebaya, Hashabaya,+ na mmadụ iri n’ime ụmụnne ha.
24 M kpọpụtaziri mmadụ iri na abụọ iche n’ime ndị isi ndị nchụàjà, ya bụ, Sherebaya, Hashabaya,+ na mmadụ iri n’ime ụmụnne ha.