Ezra 8:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M wee jiri ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche ma bunye ha, ya bụ, onyinye eze na ndị ndụmọdụ ya na ndị o mere ndị isi na ndị Izrel niile nọ n’ebe ahụ nyere maka ụlọ Chineke anyị.+
25 M wee jiri ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche ma bunye ha, ya bụ, onyinye eze na ndị ndụmọdụ ya na ndị o mere ndị isi na ndị Izrel niile nọ n’ebe ahụ nyere maka ụlọ Chineke anyị.+