Ezra 8:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Chekwaanụ ha nke ọma ruo mgbe unu ji ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ha ma bunye ha ndị isi ndị nchụàjà na ndị Livaị na ndị isi ọnụmara dị iche iche nke Izrel, na Jeruselem,+ n’ọnụ ụlọ ndị dị* n’ụlọ Jehova.”
29 Chekwaanụ ha nke ọma ruo mgbe unu ji ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ha ma bunye ha ndị isi ndị nchụàjà na ndị Livaị na ndị isi ọnụmara dị iche iche nke Izrel, na Jeruselem,+ n’ọnụ ụlọ ndị dị* n’ụlọ Jehova.”