Ezra 8:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’ụbọchị nke anọ, anyị ji ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa ndị ahụ n’ụlọ Chineke anyị+ ma bunye ha Meremọt+ nwa Yuraịja onye nchụàjà na Elieza nwa Finihas, ha na ndị Livaị aha ha bụ Jozabad+ nwa Jeshụa na Noadaya nwa Binuaị.+
33 N’ụbọchị nke anọ, anyị ji ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ọlaọcha na ọlaedo na arịa ndị ahụ n’ụlọ Chineke anyị+ ma bunye ha Meremọt+ nwa Yuraịja onye nchụàjà na Elieza nwa Finihas, ha na ndị Livaị aha ha bụ Jozabad+ nwa Jeshụa na Noadaya nwa Binuaị.+