-
Ezra 8:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Ndị ahụ si mba ọzọ lọta, ya bụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, chụụrụ Chineke Izrel àjà a na-esu ọkụ. Ha chụrụ oké ehi+ iri na abụọ n’àjà maka Izrel niile, ebule+ iri itoolu na isii, ụmụ ebule iri asaa na asaa, nakwa mkpi+ iri na abụọ ka ha bụrụ àjà mmehie. Ha niile bụ àjà a na-esu ọkụ a chụụrụ Jehova.+
-