Ezra 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị niile ji okwu Chineke Izrel kpọrọ ihe* zukọtara n’ebe m nọ n’ihi ihe ọjọọ ahụ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta nọ na-eme. M nọ ọdụ ebe ahụ ruo oge e ji achụ àjà ọka ná mgbede+ n’ihi na ihe a riri m ọnụ.
4 Ndị niile ji okwu Chineke Izrel kpọrọ ihe* zukọtara n’ebe m nọ n’ihi ihe ọjọọ ahụ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta nọ na-eme. M nọ ọdụ ebe ahụ ruo oge e ji achụ àjà ọka ná mgbede+ n’ihi na ihe a riri m ọnụ.