Ezra 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ e ji achụ àjà ọka ná mgbede,+ eyi m uwe m na uwe elu m na-enweghị aka m dọwara adọwa ma si n’ebe ahụ m nọ na-eru uju bilie. M gburu ikpere n’ala ma gbasaara Jehova bụ́ Chineke m aka m.
5 N’oge ahụ e ji achụ àjà ọka ná mgbede,+ eyi m uwe m na uwe elu m na-enweghị aka m dọwara adọwa ma si n’ebe ahụ m nọ na-eru uju bilie. M gburu ikpere n’ala ma gbasaara Jehova bụ́ Chineke m aka m.