7 Malite n’oge nna nna anyị hà ruo taa, mmehie anyị dị nnọọ ọtụtụ.+ Ọ bụkwa mmehie anyị mere e ji nyefee anyị, ndị eze anyị, na ndị nchụàjà anyị n’aka ndị eze na-achị ala ndị a. E jikwa mma agha gbuo anyị,+ dọrọ anyị n’agha,+ bukọrọ ihe anyị,+ menyekwa anyị ihere, otú ọ dị taa.+