Ezra 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ànyị ga-emebi iwu gị ọzọ, anyị na ndị a na-eme omume rụrụ arụ ana-agọ ọgọ?+ Ọ̀ bụ na ị gaghị ewesa anyị oké iwe nke na ị ga-ebibi anyị kpamkpam, a ghara inwe onye ga-afọ ma ọ bụ onye ga-alanahụ?
14 ànyị ga-emebi iwu gị ọzọ, anyị na ndị a na-eme omume rụrụ arụ ana-agọ ọgọ?+ Ọ̀ bụ na ị gaghị ewesa anyị oké iwe nke na ị ga-ebibi anyị kpamkpam, a ghara inwe onye ga-afọ ma ọ bụ onye ga-alanahụ?