Ezra 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova bụ́ Chineke Izrel, ị bụ onye ezi omume+ ebe ọ bụ na anyị fọrọ ndụ ruo taa. Lee, anyị bu mmehie anyị nọrọ n’ihu gị, ọ bụ eziokwu na anyị ekwesịghị iguzo n’ihu gị n’ihi ihe a anyị mere.”+
15 Jehova bụ́ Chineke Izrel, ị bụ onye ezi omume+ ebe ọ bụ na anyị fọrọ ndụ ruo taa. Lee, anyị bu mmehie anyị nọrọ n’ihu gị, ọ bụ eziokwu na anyị ekwesịghị iguzo n’ihu gị n’ihi ihe a anyị mere.”+