Ezra 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka Ezra nọ na-ekpe ekpere+ ma na-ekwupụta mmehie ndị ya, na-ebe ákwá ma gbatịa onwe ya n’ala n’ihu ụlọ ezi Chineke, ọtụtụ ụmụ nwoke Izrel, ụmụ nwaanyị, na ụmụaka zukọtara n’ìgwè n’ebe ọ nọ n’ihi na ha nọ na-ebesi ákwá ike.
10 Ka Ezra nọ na-ekpe ekpere+ ma na-ekwupụta mmehie ndị ya, na-ebe ákwá ma gbatịa onwe ya n’ala n’ihu ụlọ ezi Chineke, ọtụtụ ụmụ nwoke Izrel, ụmụ nwaanyị, na ụmụaka zukọtara n’ìgwè n’ebe ọ nọ n’ihi na ha nọ na-ebesi ákwá ike.