Ezra 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Shekanaya nwa Jehayel,+ bụ́ otu n’ime ụmụ Ịlam,+ wee sị Ezra: “Anyị mehiere Chineke anyị mgbe anyị gara lụrụ ụmụ nwaanyị mba ọzọ ndị bi n’ala a.*+ N’agbanyeghị ya, olileanya ka dịịrị Izrel.
2 Shekanaya nwa Jehayel,+ bụ́ otu n’ime ụmụ Ịlam,+ wee sị Ezra: “Anyị mehiere Chineke anyị mgbe anyị gara lụrụ ụmụ nwaanyị mba ọzọ ndị bi n’ala a.*+ N’agbanyeghị ya, olileanya ka dịịrị Izrel.