Ezra 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ugbu a, ka anyị na Chineke anyị gbaa ndụ+ na anyị ga-achụla ụmụ nwaanyị niile ahụ na ụmụ ha mụtara, otú Jehova gwara anyị nakwa otú ndị ji iwu Chineke anyị kpọrọ ihe*+ gwara anyị. Ka anyị mee ihe Iwu* kwuru. Ezra Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:3 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 20
3 Ugbu a, ka anyị na Chineke anyị gbaa ndụ+ na anyị ga-achụla ụmụ nwaanyị niile ahụ na ụmụ ha mụtara, otú Jehova gwara anyị nakwa otú ndị ji iwu Chineke anyị kpọrọ ihe*+ gwara anyị. Ka anyị mee ihe Iwu* kwuru.