6 Ezra si n’ihu ụlọ ezi Chineke bilie ma gaa n’ọnụ ụlọ Jehohenan nwa Elayashib, nke dị n’ụlọ nsọ ahụ. N’agbanyeghị na ọ gara n’ebe ahụ, o righị ihe ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla, n’ihi na ọ na-eru uju maka ihe ọjọọ ndị ahụ si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta mere.+